Jeremaya 52:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’abalị iri n’ọnwa iri, n’afọ nke itoolu n’ọchịchị Zedekaya, Nebukadneza* eze Babịlọn na ndị agha ya niile bịara ịlụso Jeruselem agha. Ha mara ụlọikwuu ha ga-anọ lụso ya agha, rụọkwa mgbidi gburugburu ya ka ha nwee ike nọchibido ya.+
4 N’abalị iri n’ọnwa iri, n’afọ nke itoolu n’ọchịchị Zedekaya, Nebukadneza* eze Babịlọn na ndị agha ya niile bịara ịlụso Jeruselem agha. Ha mara ụlọikwuu ha ga-anọ lụso ya agha, rụọkwa mgbidi gburugburu ya ka ha nwee ike nọchibido ya.+