Aịzaya 50:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 50 Jehova kwuru, sị: “Ènyere m nne unu akwụkwọ m ji gbaa ya alụkwaghịm+ mgbe m chụpụrụ ya? Ka m̀ kpọọrọ unu resị onye m ji ụgwọ? Ọ bụ mmehie unu+ mere e ji ree unu. Ọ bụkwa ajọ omume unu mere e ji chụpụ nne unu.+
50 Jehova kwuru, sị: “Ènyere m nne unu akwụkwọ m ji gbaa ya alụkwaghịm+ mgbe m chụpụrụ ya? Ka m̀ kpọọrọ unu resị onye m ji ụgwọ? Ọ bụ mmehie unu+ mere e ji ree unu. Ọ bụkwa ajọ omume unu mere e ji chụpụ nne unu.+