20 N’eziokwu, m si otú a gbaa mbọ ka m ghara izisa ozi ọma n’ebe e merela ka a mata aha Kraịst, ka m ghara ịrụwa ọrụ onye ọzọ maliterela. 21 Kama m mere ihe dabara n’ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị: “Ndị na-anụghị ihe ọ bụla gbasara ya ga-ahụ ụzọ, ndị na-anụbeghịkwa ga-aghọta.”+