Zekaraya 12:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “M ga-awụsa ụlọ Devid na ndị bi na Jeruselem mmụọ amara na nke arịrịọ. Ha ga-elegide onye ha mara ube anya,+ ha ga-ebekwara ya ákwá arịrị otú a na-ebe ma nwa nwoke a mụrụ naanị ya nwụọ. Ha ga-eruru ya uju otú a na-eru ma ọkpara nwụọ. Jọn 19:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ma otu n’ime ndị agha ahụ mara ya ube n’akụkụ.+ Ozugbo ahụ, ọbara na mmiri gbapụtara.
10 “M ga-awụsa ụlọ Devid na ndị bi na Jeruselem mmụọ amara na nke arịrịọ. Ha ga-elegide onye ha mara ube anya,+ ha ga-ebekwara ya ákwá arịrị otú a na-ebe ma nwa nwoke a mụrụ naanị ya nwụọ. Ha ga-eruru ya uju otú a na-eru ma ọkpara nwụọ.