Jeremaya 6:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ha ga-eji ụta na árọ̀ abịa. Obi tara ha mmiri. Ha agaghịkwa eme ebere. Ha ga-ebigbọ ka oké osimiri. Ha ga-agbarakwa ịnyịnya bịa.+ Ha na-ahazi onwe ha n’usoro ịlụso Zayọn* agha ka à ga-asị na ha bụ otu onye.”
23 Ha ga-eji ụta na árọ̀ abịa. Obi tara ha mmiri. Ha agaghịkwa eme ebere. Ha ga-ebigbọ ka oké osimiri. Ha ga-agbarakwa ịnyịnya bịa.+ Ha na-ahazi onwe ha n’usoro ịlụso Zayọn* agha ka à ga-asị na ha bụ otu onye.”