1 Pita 2:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mgbe a na-akparị ya,*+ ọ naghị akparịgwara.*+ Mgbe ọ na-ata ahụhụ,+ o nweghị onye ọ baara mba, kama ọ hapụrụ okwu niile n’aka Chineke, onye na-ekpe ikpe+ ziri ezi.
23 Mgbe a na-akparị ya,*+ ọ naghị akparịgwara.*+ Mgbe ọ na-ata ahụhụ,+ o nweghị onye ọ baara mba, kama ọ hapụrụ okwu niile n’aka Chineke, onye na-ekpe ikpe+ ziri ezi.