Ezikiel 16:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘Mgbe m na-agafe hụ gị, m chọpụtara na i toruola inwe onye ga na-agwa gị na ị dị ya n’obi. Ọ bụ ya mere m ji jiri uwe m kpuchie gị,+ kpuchiekwa ọtọ gị. M ṅụụrụ gị iyi, mụ na gị agbaa ndụ, gị abụrụkwa nke m. Hosia 2:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ụbọchị ahụ kwa, mụnwa bụ́ Jehova ga-asị ya,Ị ga-akpọ m Di m, ị gaghịzi akpọ m Onyenwe m.*
8 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘Mgbe m na-agafe hụ gị, m chọpụtara na i toruola inwe onye ga na-agwa gị na ị dị ya n’obi. Ọ bụ ya mere m ji jiri uwe m kpuchie gị,+ kpuchiekwa ọtọ gị. M ṅụụrụ gị iyi, mụ na gị agbaa ndụ, gị abụrụkwa nke m.