Aịzaya 47:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 M wesara ndị m iwe.+ M gbara nkịtị ka i merụọ ndị m.+ M nyefere ha n’aka gị,+Ma i mereghị ha ebere.+ I bodịrị ndị agadi ibu na-anyị ezigbo arọ.+ Ezikiel 39:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mba dị iche iche ga-amarakwa na ọ bụ mmehie ndị Izrel mere e ji dọrọ ha n’agha. Ha kwụsịrị ife m.+ Ọ bụ ya mere m ji zooro ha ihu m,+ nyefeekwa ha n’aka ndị iro ha,+ ha ejiri mma agha na-egbu ha niile.
6 M wesara ndị m iwe.+ M gbara nkịtị ka i merụọ ndị m.+ M nyefere ha n’aka gị,+Ma i mereghị ha ebere.+ I bodịrị ndị agadi ibu na-anyị ezigbo arọ.+
23 Mba dị iche iche ga-amarakwa na ọ bụ mmehie ndị Izrel mere e ji dọrọ ha n’agha. Ha kwụsịrị ife m.+ Ọ bụ ya mere m ji zooro ha ihu m,+ nyefeekwa ha n’aka ndị iro ha,+ ha ejiri mma agha na-egbu ha niile.