Abụ Ákwá 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ na-ebegbu onwe ya n’ákwá n’abalị.+ Anya mmiri na-asọdakwa ya na ntì. N’ime ndị niile hụrụ ya n’anya, e nweghị nke na-akasi ya obi.+ Ndị enyi ya niile agharịpụla ya.+ Ha bụzi ndị iro ya. Abụ Ákwá 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Zayọn agbasaala aka ya.+ O nweghị onye ọ bụla na-akasi ya obi. Jehova enyela ndị niile gbara Jekọb gburugburu iwu ka ha na-emeso Jekọb ka ndị iro ya.+ Jeruselem na-asọzi oyi n’anya ha.+
2 Ọ na-ebegbu onwe ya n’ákwá n’abalị.+ Anya mmiri na-asọdakwa ya na ntì. N’ime ndị niile hụrụ ya n’anya, e nweghị nke na-akasi ya obi.+ Ndị enyi ya niile agharịpụla ya.+ Ha bụzi ndị iro ya.
17 Zayọn agbasaala aka ya.+ O nweghị onye ọ bụla na-akasi ya obi. Jehova enyela ndị niile gbara Jekọb gburugburu iwu ka ha na-emeso Jekọb ka ndị iro ya.+ Jeruselem na-asọzi oyi n’anya ha.+