Mkpughe 21:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 E ji ụdị nkume ọ bụla dị oké ọnụ* tọọ ntọala mgbidi obodo ahụ. Nkume nke mbụ e ji tọọ ntọala ya bụ jaspa. Nke abụọ bụ safaya. Nke atọ bụ kalsidọni. Nke anọ bụ emerad.
19 E ji ụdị nkume ọ bụla dị oké ọnụ* tọọ ntọala mgbidi obodo ahụ. Nkume nke mbụ e ji tọọ ntọala ya bụ jaspa. Nke abụọ bụ safaya. Nke atọ bụ kalsidọni. Nke anọ bụ emerad.