Abụ Ọma 119:165 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 165 Udo na-adịrị ndị ji iwu gị kpọrọ ihe.*+ E nweghị ihe ga-eme ka ha daa. Aịzaya 66:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi na Jehova kwuru, sị: “M ga-eme ka udo ga-adị na ya hie nne ka osimiri,+Jirikwa akụ̀ mba niile mee ka ọ dị ebube ka iyi toro eto.+ A ga-elekọta unu, kuru unu n’akụkụ. A ga-ekukwasịkwa unu n’ikpere, na-atụli unu elu, na-aghọrọ. Jeremaya 33:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 M kwuru gbasara obodo ahụ, sị, ‘M ga-eme ka ọ gbakee, ka ahụ́ dị ya mma.+ M ga-agwọkwa ndị bi na ya, mee ka udo dịrị ha, ahụ́ eruokwa ha nnọọ ala.+
12 N’ihi na Jehova kwuru, sị: “M ga-eme ka udo ga-adị na ya hie nne ka osimiri,+Jirikwa akụ̀ mba niile mee ka ọ dị ebube ka iyi toro eto.+ A ga-elekọta unu, kuru unu n’akụkụ. A ga-ekukwasịkwa unu n’ikpere, na-atụli unu elu, na-aghọrọ.
6 M kwuru gbasara obodo ahụ, sị, ‘M ga-eme ka ọ gbakee, ka ahụ́ dị ya mma.+ M ga-agwọkwa ndị bi na ya, mee ka udo dịrị ha, ahụ́ eruokwa ha nnọọ ala.+