2 Ndị Eze 18:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Eze Asiria mechakwara dọrọ ndị Izrel n’agha laa+ Asiria. Ọ hapụrụ ha ka ha biri na Hela na Hebọ, nke dị n’akụkụ osimiri Gozan, nakwa n’obodo dị iche iche ndị Midia nwe.+
11 Eze Asiria mechakwara dọrọ ndị Izrel n’agha laa+ Asiria. Ọ hapụrụ ha ka ha biri na Hela na Hebọ, nke dị n’akụkụ osimiri Gozan, nakwa n’obodo dị iche iche ndị Midia nwe.+