Jeremaya 7:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ụmụ na-akpata nkụ, ndị nna ana-emenwu ọkụ, ndị nwunye ana-agwọ ntụ ọka ha ga-eji mee achịcha e ji achụrụ chi ha na-akpọ Eze Nwaanyị nke Eluigwe* àjà.+ Ha na-achụkwara chi ọzọ dị iche iche àjà mmanya iji kpasuo m iwe.+
18 Ụmụ na-akpata nkụ, ndị nna ana-emenwu ọkụ, ndị nwunye ana-agwọ ntụ ọka ha ga-eji mee achịcha e ji achụrụ chi ha na-akpọ Eze Nwaanyị nke Eluigwe* àjà.+ Ha na-achụkwara chi ọzọ dị iche iche àjà mmanya iji kpasuo m iwe.+