Jeremaya 2:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 ‘N’ihi na o teela m kụriri yok gị,+Dọbiekwa agbụ e kere gị. Ma ị sịrị na ị gaghị efe m. N’ugwu ọ bụla nakwa n’okpuru nnukwu osisi ọ bụla na-ama pokopoko+Ka ị na-edina jaghee ụkwụ gị, na-agba akwụna.+ Ezikiel 16:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ị chịịrị ụfọdụ n’ime uwe gị ndị mara mma, jiri ha chọọ ebe ndị dị elu ị rụrụ mma. Ị nọkwa ebe ndị ahụ na-agba akwụna.+ Ụdị ihe ndị ahụ ekwesịghị ịdị. E kwesịghịkwa ime ha ọzọ. Ezikiel 23:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ndị Babịlọn nọkwa na-abịa, ha na ya ana-akwa iko n’àkwà* ya. Mgbe ha merụchara ya, ọ* jụrụ ha maka na ha na-asọzi ya oyi.
20 ‘N’ihi na o teela m kụriri yok gị,+Dọbiekwa agbụ e kere gị. Ma ị sịrị na ị gaghị efe m. N’ugwu ọ bụla nakwa n’okpuru nnukwu osisi ọ bụla na-ama pokopoko+Ka ị na-edina jaghee ụkwụ gị, na-agba akwụna.+
16 Ị chịịrị ụfọdụ n’ime uwe gị ndị mara mma, jiri ha chọọ ebe ndị dị elu ị rụrụ mma. Ị nọkwa ebe ndị ahụ na-agba akwụna.+ Ụdị ihe ndị ahụ ekwesịghị ịdị. E kwesịghịkwa ime ha ọzọ.
17 Ndị Babịlọn nọkwa na-abịa, ha na ya ana-akwa iko n’àkwà* ya. Mgbe ha merụchara ya, ọ* jụrụ ha maka na ha na-asọzi ya oyi.