24 Ònye nyefere Jekọb n’aka ndị kwakọọrọ ihe ya,
Nyefeekwa Izrel n’aka ndị na-ebukọrọ ihe mmadụ?
Ọ́ bụghị Jehova, onye anyị mehiere?
Ha jụrụ ije ije n’ụzọ ya.
Ha egeghịkwa ntị n’iwu ya.+
25 Ọ bụ ya mere Chineke ji jiri iwe na ọnụma mee ndị Izrel ihe,
Meekwa ka agha kpaa ha aka ọjọọ.+
O nweghị otú ọ na-esighị wesa ha iwe, ma ha achọghị ịma.+
Ọ nọ na-ewere ha ezigbo iwe, ma o metụghị ha n’obi.+