Aịzaya 35:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Okporo ụzọ ga-adị ebe ahụ.+ Ọ bụ ụzọ a na-akpọ Ụzọ Dị Nsọ. Onye rụrụ arụ agaghị akpa ụkwụ na ya.+ Ọ bụ naanị ndị kwesịrị ịga n’ụzọ ahụ ga na-aga na ya. E nweghị onye nzuzu ọ bụla ga-azọ ụkwụ na ya. Aịzaya 40:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 E nwere onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị: “Dozienụ ụzọ Jehova!+ Sinụ n’ọzara waara Chineke anyị okporo ụzọ kwụ ọtọ.+ Aịzaya 62:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Pụọnụ, sinụ n’ọnụ ụzọ ámá pụọ. Wepụnụ ihe nọchiiri ndị m ụzọ.+ Rụọnụ ụzọ. Rụọnụ okporo ụzọ. Wepụsịanụ nkume ndị dị na ya.+ Gwunyenụ ihe ga na-agbara mba dị iche iche àmà.+
8 Okporo ụzọ ga-adị ebe ahụ.+ Ọ bụ ụzọ a na-akpọ Ụzọ Dị Nsọ. Onye rụrụ arụ agaghị akpa ụkwụ na ya.+ Ọ bụ naanị ndị kwesịrị ịga n’ụzọ ahụ ga na-aga na ya. E nweghị onye nzuzu ọ bụla ga-azọ ụkwụ na ya.
3 E nwere onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị: “Dozienụ ụzọ Jehova!+ Sinụ n’ọzara waara Chineke anyị okporo ụzọ kwụ ọtọ.+
10 Pụọnụ, sinụ n’ọnụ ụzọ ámá pụọ. Wepụnụ ihe nọchiiri ndị m ụzọ.+ Rụọnụ ụzọ. Rụọnụ okporo ụzọ. Wepụsịanụ nkume ndị dị na ya.+ Gwunyenụ ihe ga na-agbara mba dị iche iche àmà.+