Ezikiel 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma, ndị Izrel agaghị ege gị ntị, ebe ọ bụ na ha achọghị ige m ntị.+ Ndị Izrel niile bụ ndị isi ike. Obi ha kpọchikwara akpọchi.+
7 Ma, ndị Izrel agaghị ege gị ntị, ebe ọ bụ na ha achọghị ige m ntị.+ Ndị Izrel niile bụ ndị isi ike. Obi ha kpọchikwara akpọchi.+