Jeremaya 6:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “Ole ndị ka m ga-agwa okwu, dọọkwa aka ná ntị? Ònye ga-ege m ntị? Ntị ha akpọchiela.* Ọ bụ ya mere na ha enweghị ike ịṅa ntị.+ Ha ji okwu Jehova eme ihe ọchị.+ Okwu ya anaghị atọ ha ụtọ. Jọn 3:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ihi na onye ọ bụla na-eme ihe ọjọọ kpọrọ ìhè ahụ asị, ọ naghịkwa abịakwute ìhè ahụ ka a ghara ịkatọ ọrụ ya.*
10 “Ole ndị ka m ga-agwa okwu, dọọkwa aka ná ntị? Ònye ga-ege m ntị? Ntị ha akpọchiela.* Ọ bụ ya mere na ha enweghị ike ịṅa ntị.+ Ha ji okwu Jehova eme ihe ọchị.+ Okwu ya anaghị atọ ha ụtọ.
20 N’ihi na onye ọ bụla na-eme ihe ọjọọ kpọrọ ìhè ahụ asị, ọ naghịkwa abịakwute ìhè ahụ ka a ghara ịkatọ ọrụ ya.*