Abụ Ọma 41:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Onye na-emetere onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ebere na-enwe obi ụtọ.+ Jehova ga-anapụta ya n’ụbọchị ọdachi ga-adakwasị ya. Abụ Ọma 112:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 O kesaarala mmadụ niile ihe. O nyela ndị ogbenye ihe.+ צ [Sadee] Ọ ga na-eme ezi omume ruo mgbe ebighị ebi.+ ק [Kof] A ga-eme ka o sikwuo ike, meekwa ka ọ dị ebube. Ilu 19:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Onye na-emere onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ihe ọma na-agbazinye Jehova ihe,+Ọ ga-akwụkwa onye ahụ ụgwọ ihe ọ na-eme.+ Ilu 22:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 A ga-agọzi onye na-emesapụ akaMaka na ọ na-enyetụ ogbenye nri.+
41 Onye na-emetere onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ebere na-enwe obi ụtọ.+ Jehova ga-anapụta ya n’ụbọchị ọdachi ga-adakwasị ya.
9 O kesaarala mmadụ niile ihe. O nyela ndị ogbenye ihe.+ צ [Sadee] Ọ ga na-eme ezi omume ruo mgbe ebighị ebi.+ ק [Kof] A ga-eme ka o sikwuo ike, meekwa ka ọ dị ebube.
17 Onye na-emere onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ihe ọma na-agbazinye Jehova ihe,+Ọ ga-akwụkwa onye ahụ ụgwọ ihe ọ na-eme.+