Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ezikiel 18:7, 8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 Ọ naghị emegbu onye ọ bụla,+ kama, ọ na-eweghachiri onye ji ya ụgwọ ihe ibé o nyere ya.+ Ọ naghị anara mmadụ ihe ya n’ike,+ kama, ọ na-enye onye agụụ na-agụ nri,+ na-achịnyekwa onye na-enweghị ákwà uwe ka o yiri.+ 8 Ọ naghị agbazinye mmadụ ego ka o rite uru ma ọ bụ ka ọ nara ọmụrụ nwa.+ Ọ naghị ekpe ikpe na-ezighị ezi,+ kama, ọ na-ekpe ikpe ziri ezi ma o kpewe ikpe gbasara mmadụ na ibe ya.+

  • Jems 2:15, 16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Ọ bụrụ na e nwere nwanna nwoke ma ọ bụ nwanna nwaanyị na-enweghị uwe* na ihe oriri ga-ezuru ya n’ụbọchị, 16 ma otu onye n’ime unu asị ya: “Ya dịrị gị ná mma, nwetakwa uwe ị ga-eyi na nri ga-ezuru gị n’ụbọchị,” ma unu enyeghị ya ihe ahụ́ ya chọrọ, olee uru ọ bara?+

  • 1 Jọn 3:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Ma onye ọ bụla nke nwere akụ̀ nke ụwa a ma ya ahụ na e nwere ihe na-akpa nwanna ya, ma o kweghị emetere ya ebere,* olee otú ọ ga-esi ekwu na ya hụrụ Chineke n’anya?+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya