Ilu 4:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ma ụzọ ndị ezi omume yiri ìhè na-enwu mgbe chi bọrọ,Nke na-enwusikwu ike ruo mgbe chi bọchara.+