Ọpụpụ 14:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mmụọ ozi nke ezi Chineke,+ onye na-ebutere ndị Izrel ụzọ, pụrụ gaa n’azụ ha. Ogidi ígwé ojii ahụ nke dị n’ihu ha gara n’azụ wee guzoro n’azụ ha.+ Aịzaya 52:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Unu agaghị eji ụjọ pụọ. Unu agaghịkwa eji ọsọ gbapụ,N’ihi na Jehova ga-ebutere unu ụzọ.+ Chineke Izrel ga na-anọkwa unu n’azụ na-echebe unu.+
19 Mmụọ ozi nke ezi Chineke,+ onye na-ebutere ndị Izrel ụzọ, pụrụ gaa n’azụ ha. Ogidi ígwé ojii ahụ nke dị n’ihu ha gara n’azụ wee guzoro n’azụ ha.+
12 Unu agaghị eji ụjọ pụọ. Unu agaghịkwa eji ọsọ gbapụ,N’ihi na Jehova ga-ebutere unu ụzọ.+ Chineke Izrel ga na-anọkwa unu n’azụ na-echebe unu.+