Aịzaya 32:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Onye nzuzu ga na-ekwu okwu nzuzu. Ọ na-eche ihe ọjọọ n’obi ya+ n’ihi naỌ chọrọ ịkwụsị ife Chineke, fewe chi ọzọ,* chọọ ịna-ekwu ihe na-adịghị mma gbasara Jehova,Chọọ ime ka onye* agụụ ji ghara ịhụ ihe rie,Chọọkwa ime ka onye mmiri na-agụ ghara ịṅụ mmiri. Aịzaya 59:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi na ọbụ aka unu bụ ọbara ọbara.+ Mkpịsị aka unu bụkwa mmehie mmehie. Unu ji egbugbere ọnụ unu agha ụgha,+ jirikwa ọnụ* unu na-ekwu ihe na-adịghị mma.
6 Onye nzuzu ga na-ekwu okwu nzuzu. Ọ na-eche ihe ọjọọ n’obi ya+ n’ihi naỌ chọrọ ịkwụsị ife Chineke, fewe chi ọzọ,* chọọ ịna-ekwu ihe na-adịghị mma gbasara Jehova,Chọọ ime ka onye* agụụ ji ghara ịhụ ihe rie,Chọọkwa ime ka onye mmiri na-agụ ghara ịṅụ mmiri.
3 N’ihi na ọbụ aka unu bụ ọbara ọbara.+ Mkpịsị aka unu bụkwa mmehie mmehie. Unu ji egbugbere ọnụ unu agha ụgha,+ jirikwa ọnụ* unu na-ekwu ihe na-adịghị mma.