Diuterọnọmi 32:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 O mere ka ọ nọkwasị n’ebe ndị dị elu n’ụwa.+ O wee rie ihe ubi mepụtara.+ O nyere ya mmanụ aṅụ nke si ná nnukwu nkumeNa mmanụ nke si n’oké nkume siri ike,
13 O mere ka ọ nọkwasị n’ebe ndị dị elu n’ụwa.+ O wee rie ihe ubi mepụtara.+ O nyere ya mmanụ aṅụ nke si ná nnukwu nkumeNa mmanụ nke si n’oké nkume siri ike,