2 Ndị Eze 25:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Nebuzaradan onyeisi ndị nche dọọrọ ndị fọrọ na Jeruselem n’agha, dọrọ ndị chịliiri eze Babịlọn aka elu ma na-akwadozi ya, dọrọkwa ndị ọzọ fọrọnụ.+
11 Nebuzaradan onyeisi ndị nche dọọrọ ndị fọrọ na Jeruselem n’agha, dọrọ ndị chịliiri eze Babịlọn aka elu ma na-akwadozi ya, dọrọkwa ndị ọzọ fọrọnụ.+