-
2 Ndị Eze 18:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Eze Asiria wee si na Lekish+ zie ndị mmadụ ka ha gaa Jeruselem hụ Eze Hezekaya.+ Ndị ahụ o ziri ozi bụ Tatan,* Rabsaris,* Rabshake,* na ọtụtụ ndị agha. Mgbe ha rutere Jeruselem, ha gara guzoro n’akụkụ okpo mmiri nke ọdọ mmiri dị n’ebe mgbago. Ọdọ mmiri ahụ dị n’ụzọ e si aga ebe ndị ọsụ ákwà na-anọ asụ ákwà.+
-