Aịzaya 62:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ndị mmadụ ga-akpọ ha ndị dị nsọ, ndị Jehova gbapụtara.+ A ga-akpọkwa Jeruselem Obodo Chineke Chọtara, Obodo Chineke Na-ahapụghị.+
12 Ndị mmadụ ga-akpọ ha ndị dị nsọ, ndị Jehova gbapụtara.+ A ga-akpọkwa Jeruselem Obodo Chineke Chọtara, Obodo Chineke Na-ahapụghị.+