Aịzaya 55:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Tọọnụ ntị n’ala bịakwute m.+ Unu* ga-adị ndụ ma unu gee ntị. Mụ na unu ga-agbakwa ndụ ga-adịru mgbe ebighị ebi+Otú ahụ m kwere Devid nkwa na m gaghị akwụsị ịhụ ya n’anya.* E kwesịrị ịtụkwasị m obi na m ga-emezu nkwa a.+ Jeremaya 32:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Mụ na ha ga-agba ndụ na agaghị m akwụsị imere ha ihe ọma.+ Ọgbụgba ndụ a ga-adịrukwa mgbe ebighị ebi.+ M ga-emekwa ka ịtụ m egwu dịrị ha n’obi, ka ha ghara ịgbakụta m azụ.+
3 Tọọnụ ntị n’ala bịakwute m.+ Unu* ga-adị ndụ ma unu gee ntị. Mụ na unu ga-agbakwa ndụ ga-adịru mgbe ebighị ebi+Otú ahụ m kwere Devid nkwa na m gaghị akwụsị ịhụ ya n’anya.* E kwesịrị ịtụkwasị m obi na m ga-emezu nkwa a.+
40 Mụ na ha ga-agba ndụ na agaghị m akwụsị imere ha ihe ọma.+ Ọgbụgba ndụ a ga-adịrukwa mgbe ebighị ebi.+ M ga-emekwa ka ịtụ m egwu dịrị ha n’obi, ka ha ghara ịgbakụta m azụ.+