Aịzaya 45:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Eluigwe, mee ka mmiri zoo.+ Ka ezi omume si n’ígwé ojii zoo ka mmiri. Ka ala meghee, mịakwa nzọpụta ka mkpụrụ,Ka o meekwa ka ezi omume pulite n’otu mgbe ahụ.+ Ọ bụ mụnwa bụ́ Jehova mere ka ọ dị otú ahụ.” Aịzaya 62:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 62 Agaghị m agbachi nkịtị n’ihi Zayọn.+ Agaghịkwa m anọ jii n’ihi Jeruselem,Ruo mgbe ezi omume ya malitere inwu ka ìhè,+Nzọpụta ya ana-enwukwa ka ọwa a mụnyere ọkụ.+
8 Eluigwe, mee ka mmiri zoo.+ Ka ezi omume si n’ígwé ojii zoo ka mmiri. Ka ala meghee, mịakwa nzọpụta ka mkpụrụ,Ka o meekwa ka ezi omume pulite n’otu mgbe ahụ.+ Ọ bụ mụnwa bụ́ Jehova mere ka ọ dị otú ahụ.”
62 Agaghị m agbachi nkịtị n’ihi Zayọn.+ Agaghịkwa m anọ jii n’ihi Jeruselem,Ruo mgbe ezi omume ya malitere inwu ka ìhè,+Nzọpụta ya ana-enwukwa ka ọwa a mụnyere ọkụ.+