12 Ma onye ezi omume ga na-ama pokopoko ka nkwụ.
Ọ ga na-agba agba ka osisi sida dị na Lebanọn.+
13 Ha dị ka osisi a kụrụ n’ụlọ Jehova.
Ha ga na-eme nke ọma n’ogige ụlọ Chineke anyị.+
14 Ha megodị agadi, ha ka ga na-eme nke ọma.+
Ahụ́ ka ga-esi ha ike, ha ga na-amakwa pokopoko.+