2 Ihe E Mere 6:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “Ma Chineke ọ̀ ga-eso ụmụ mmadụ biri n’ụwa n’eziokwu?+ Eluigwe, ya bụ, eluigwe niile, enweghị ike ịba gị,+ ma ya fọdụzie ụlọ a m rụrụ.+ Ọrụ Ndịozi 17:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Chineke, onye kere ụwa na ihe niile dị n’ime ya, anaghị ebi n’ụlọ nsọ e ji aka rụọ+ n’ihi na ọ bụ Onyenwe eluigwe na ụwa.+
18 “Ma Chineke ọ̀ ga-eso ụmụ mmadụ biri n’ụwa n’eziokwu?+ Eluigwe, ya bụ, eluigwe niile, enweghị ike ịba gị,+ ma ya fọdụzie ụlọ a m rụrụ.+
24 Chineke, onye kere ụwa na ihe niile dị n’ime ya, anaghị ebi n’ụlọ nsọ e ji aka rụọ+ n’ihi na ọ bụ Onyenwe eluigwe na ụwa.+