-
2 Ndị Eze 22:18, 19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Ma, gwanụ eze Juda, onye ziri unu ka unu jụọ Jehova ase, sị, “Jehova bụ́ Chineke Izrel sịrị: ‘A bịa n’ihe gbasara okwu ahụ ị nụrụ, 19 anụla m olu gị, ebe ọ bụ na ị kpọchighị obi gị, kama, i wedara onwe gị ala+ n’ihu mụnwa bụ́ Jehova ma dọwaa uwe gị,+ beekwa ákwá n’ihu m mgbe ị nụrụ ihe m kwuru m ga-eme obodo a na ndị bi na ya, ya bụ, na ọnụ m bụrụ ha ga-emezu nakwa na ọ ga-eju ndị mmadụ anya.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.
-