Jeremaya 7:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova kwuru, sị, ‘Unu nọ na-eme ihe ọjọọ ndị a niile, unu egeghịkwa mụ ntị n’agbanyeghị na m gwara unu okwu ugboro ugboro.+ M nọkwa na-akpọ unu, ma unu azaghị.+
13 Jehova kwuru, sị, ‘Unu nọ na-eme ihe ọjọọ ndị a niile, unu egeghịkwa mụ ntị n’agbanyeghị na m gwara unu okwu ugboro ugboro.+ M nọkwa na-akpọ unu, ma unu azaghị.+