18 Ndị na-aghọ aghụghọ ga-ata ahụhụ.
E kegidere ihe ọjọọ ha na-eme na mmehie ha na-eme n’ahụ́ ha. Ha dị ka anụmanụ nke na-adọkpụgharị ụgbọala e kegidere n’ahụ́ ya.
19 E nwere ndị na-asị: “Ya rụọ ọrụ ya ngwa ngwa.
Ya bịa ọsọ ọsọ, ka anyị hụ ya.
Ka ihe Onye Nsọ Izrel zubere mee,
Ka anyị mara na o meela.”+