12 “‘“Ndị Tashish+ bụ ndị ahịa gị n’ihi na i nwehiri akụ̀ nne.+ Ha na-eji ọlaọcha, ígwè, gbamgbam, na nkume led* ha agbanweta ngwá ahịa gị.+13 Ndị Jevan na ndị Tubal+ nakwa ndị Mishek+ bụ ndị ahịa gị. Ha na-eji ndị ohu na ihe ndị e ji ọla kọpa mee agbanweta ngwá ahịa gị.+