2 Samuel 7:16, 17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ụlọ gị na alaeze gị ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. Ọchịchị gị ga-esikwa ezigbo ike ruo mgbe ebighị ebi.”’”+ 17 Netan gwara Devid ihe a niile a gwara ya n’ọhụụ.+ Mkpughe 11:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe mmụọ ozi nke asaa fụrụ opi ya,+ e nwere ndị ji oké olu si n’eluigwe kwuo, sị: “Alaeze ụwa aghọọla Alaeze nke Chineke+ na nke Kraịst ya.+ Chineke ga na-achịkwa ruo mgbe niile ebighị ebi.”+
16 Ụlọ gị na alaeze gị ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. Ọchịchị gị ga-esikwa ezigbo ike ruo mgbe ebighị ebi.”’”+ 17 Netan gwara Devid ihe a niile a gwara ya n’ọhụụ.+
15 Mgbe mmụọ ozi nke asaa fụrụ opi ya,+ e nwere ndị ji oké olu si n’eluigwe kwuo, sị: “Alaeze ụwa aghọọla Alaeze nke Chineke+ na nke Kraịst ya.+ Chineke ga na-achịkwa ruo mgbe niile ebighị ebi.”+