Emọs 5:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na unu na-achọ ka ogbenye nye unu ego maka ubi.* Unu na-anarakwa ya ọka* ka ọ bụrụ ụtụ ọ tụrụ.+ Unu agaghị anọgide na-ebi n’ụlọ unu ji nkume a wara awa rụọ.+ Unu agaghịkwa aṅụ mmanya si n’ubi vaịn unu ndị mara mma.+
11 N’ihi na unu na-achọ ka ogbenye nye unu ego maka ubi.* Unu na-anarakwa ya ọka* ka ọ bụrụ ụtụ ọ tụrụ.+ Unu agaghị anọgide na-ebi n’ụlọ unu ji nkume a wara awa rụọ.+ Unu agaghịkwa aṅụ mmanya si n’ubi vaịn unu ndị mara mma.+