Ezikiel 34:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “‘“Mụ na ha ga-agba ọgbụgba ndụ udo.+ M ga-emekwa ka anụ ọhịa ọjọọ gharazie ịdị n’ala ha.+ Ihe a ga-eme ka obi na-eru ha ala n’ala ịkpa ha bi, ha ana-ehikwa ụra n’oké ọhịa.+
25 “‘“Mụ na ha ga-agba ọgbụgba ndụ udo.+ M ga-emekwa ka anụ ọhịa ọjọọ gharazie ịdị n’ala ha.+ Ihe a ga-eme ka obi na-eru ha ala n’ala ịkpa ha bi, ha ana-ehikwa ụra n’oké ọhịa.+