2 Ihe E Mere 28:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ehaz+ dị afọ iri abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri na isii na Jeruselem. Devid nna nna ya mere ihe dị mma n’anya Jehova, ma o meghị ka Devid.+
28 Ehaz+ dị afọ iri abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri na isii na Jeruselem. Devid nna nna ya mere ihe dị mma n’anya Jehova, ma o meghị ka Devid.+