2 Ihe E Mere 36:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 O mere ka eze ndị Kaldia gaa lụso ha agha,+ jiri mma agha gbuo ụmụ okorobịa ha+ n’ụlọ nsọ ha.+ O mereghị ma nwa okorobịa ma nwa agbọghọ, ma agadi ma onye na-adịkwaghị ike, ebere.+ Chineke nyefere ihe niile n’aka ya.+ Jeremaya 50:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “Ndị Izrel bụ ìgwè atụrụ a chụsasịrị achụsasị.+ Ọ bụ ọdụm chụsasịrị ha.+ Eze Asiria bu ụzọ rie anụ ha,+ Nebukadneza* eze Babịlọn atazie ọkpụkpụ ha.+
17 O mere ka eze ndị Kaldia gaa lụso ha agha,+ jiri mma agha gbuo ụmụ okorobịa ha+ n’ụlọ nsọ ha.+ O mereghị ma nwa okorobịa ma nwa agbọghọ, ma agadi ma onye na-adịkwaghị ike, ebere.+ Chineke nyefere ihe niile n’aka ya.+
17 “Ndị Izrel bụ ìgwè atụrụ a chụsasịrị achụsasị.+ Ọ bụ ọdụm chụsasịrị ha.+ Eze Asiria bu ụzọ rie anụ ha,+ Nebukadneza* eze Babịlọn atazie ọkpụkpụ ha.+