Habakọk 1:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 E nwere ihe m ga-eji ndị Kaldia mee.*+ Ha bụ mba obi fere azụ na ndị na-eme ihe ọkụ ọkụ. Ha na-aga ọtụtụ ebe n’ụwaNa-eweghara ụlọ ndị na-abụghị nke ha.+ Zekaraya 1:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 M na-ewesa mba ndị chere na e nweghị ihe ọ bụla ga-eme ha oké iwe.+ M wesatụrụ ndị m iwe,+ ma mba ndị ahụ mere ka ọdachi dakwasịrị ha ka njọ.”’+
6 E nwere ihe m ga-eji ndị Kaldia mee.*+ Ha bụ mba obi fere azụ na ndị na-eme ihe ọkụ ọkụ. Ha na-aga ọtụtụ ebe n’ụwaNa-eweghara ụlọ ndị na-abụghị nke ha.+
15 M na-ewesa mba ndị chere na e nweghị ihe ọ bụla ga-eme ha oké iwe.+ M wesatụrụ ndị m iwe,+ ma mba ndị ahụ mere ka ọdachi dakwasịrị ha ka njọ.”’+