Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 13:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Ihe Chineke kpebiri ime Babịlọn,+ nke Aịzaya+ nwa Emọz nụrụ mgbe ọ hụrụ ọhụụ:

  • Aịzaya 13:21
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 21 Anụ ọhịa ndị na-ebi n’ọzara ga-amakpu ebe ahụ.

      Ikwiikwii ga-ejupụta n’ụlọ ha.

      Enyí nnụnụ ga-ebikwa ebe ahụ,+

      Ewu ọhịa* ga na-awụgharịkwa ebe ahụ.

  • Jeremaya 50:35
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 35 Jehova kwukwara, sị, “A ga-eji mma agha gbuo ndị Kaldia

      Na ndị bi na Babịlọn, ndị isi ha, na ndị ha ma ihe.+

  • Jeremaya 50:39
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 39 N’ihi ya, anụ ọhịa ndị na-ebi n’ọzara na anụ ndị na-agbọ ụja ga-ebikọ.

      Enyí nnụnụ ga-ebikwa na Babịlọn.+

      Mmadụ agaghịzi ebi na ya.

      Ọ gaghịkwa abụ ebe a ga-ebi ebi n’ọgbọ niile.”+

  • Mkpughe 18:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 O wee jiri oké olu tie mkpu, sị: “Babịlọn Ukwu ahụ adaala! Ọ daala!+ Ọ ghọọla ebe ndị mmụọ ọjọọ bi nakwa ebe ndị mmụọ ọjọọ* na nnụnụ niile na-adịghị ọcha, nke rụkwara arụ, na-ezo!+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya