-
2 Ndị Eze 17:25, 26Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 Mgbe ha malitere ibi ebe ahụ, ha atụghị egwu* Jehova. N’ihi ya, Jehova mere ka ọdụm gaa dọgbuo ụfọdụ n’ime ha.+ 26 A kọọrọ eze Asiria, sị: “Mba ndị ahụ ị dọọrọ n’agha ma mee ka ha biri n’obodo ndị dị na Sameria amaghị Chi ndị obodo ahụ na okpukpe* ha. Ebe ọ bụkwa na e nweghị onye n’ime ha ma Chi ndị obodo ahụ na okpukpe ha, Chi ndị obodo ahụ mere ka ọdụm na-abịa adọgbu ha.”
-