Jeremaya 48:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Onye na-ebibi ihe ga-abịa n’obodo gị niile. E nweghị obodo nke ọ ga-ahapụ.+ Ndagwurugwu ga-ala n’iyi. A ga-alakwa ala dị larịị n’iyi otú Jehova kwuru. Jeremaya 48:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 “‘A ga-ebibikwa Moab ka ọ gharazie ịbụ mba,+N’ihi na o buliri onwe ya elu, si otú ahụ mehie Jehova.+
8 Onye na-ebibi ihe ga-abịa n’obodo gị niile. E nweghị obodo nke ọ ga-ahapụ.+ Ndagwurugwu ga-ala n’iyi. A ga-alakwa ala dị larịị n’iyi otú Jehova kwuru.
42 “‘A ga-ebibikwa Moab ka ọ gharazie ịbụ mba,+N’ihi na o buliri onwe ya elu, si otú ahụ mehie Jehova.+