-
2 Ndị Eze 3:24, 25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 Mgbe ndị Moab batara ebe ndị agha Izrel mara ụlọikwuu, ndị Izrel biliri malite igbu ha, ha agbaa ọsọ.+ Ma, ndị Izrel chụụrụ ha banye Moab, gburu ha na-aga. 25 Ha lakwara obodo ha dị iche iche n’iyi. Onye nke ọ bụla tụbakwara nkume n’ala ọ bụla dị mma, tụjuo ala ndị ahụ na nkume. Ha sụchiri isi mmiri niile,+ gbutuokwa osisi niile dị mma,+ ya afọ naanị mgbidi Kia-hareset.+ Ma, ndị na-agba èbè* gbara obodo ahụ gburugburu ma lụso ya agha.
-