Diuterọnọmi 4:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Jehova ga-achụsasị unu ná mba dị iche iche.+ Naanị mmadụ ole na ole n’ime unu ga-afọ+ ná mba ndị Jehova ga-achụga unu. Diuterọnọmi 24:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 “Ọ bụrụ na ị ghọọ mkpụrụ osisi oliv gị, agaghachila ka ị ghọrọ ndị fọrọ n’alaka ya. Ndị fọrọnụ ga-abụ maka onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nna, nakwa nwaanyị di ya nwụrụ.+
27 Jehova ga-achụsasị unu ná mba dị iche iche.+ Naanị mmadụ ole na ole n’ime unu ga-afọ+ ná mba ndị Jehova ga-achụga unu.
20 “Ọ bụrụ na ị ghọọ mkpụrụ osisi oliv gị, agaghachila ka ị ghọrọ ndị fọrọ n’alaka ya. Ndị fọrọnụ ga-abụ maka onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nna, nakwa nwaanyị di ya nwụrụ.+