Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 8:19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Ọ bụrụ na ha asị unu: “Jụọnụ ndị na-agba afa ma ọ bụ ndị na-akọ ihe ga-eme n’ọdịnihu ase, bụ́ ndị na-ebe ubé ka nnụnụ, na-ekwukwa okwu n’olu dị ala,” ùnu kwesịrị ime ihe ha kwuru? Ọ́ bụghị Chi ndị obodo ọ bụla ka ndị obodo ahụ kwesịrị ịna-ajụ ase? Ùnu kwesịrị ịjụ ndị nwụrụ anwụ ase gbasara ndị dị ndụ?+

  • Ọrụ Ndịozi 16:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 E nwere ụbọchị anyị nọ na-aga ebe a na-ekpe ekpere, otu nwa agbọghọ mmụọ ọjọọ ji ahụ anyị. Nwa agbọghọ a na-akọ ihe ga-eme n’ọdịnihu,+ o jikwa ya enwetara ndị nna ya ukwu ezigbo ego.

  • Mkpughe 18:23
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 Ọkụ* agaghịkwa enwu n’ime gị ọzọ. A gaghịkwa anụ olu nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ na nke nwaanyị a na-alụ ọhụrụ n’ime gị ọzọ. N’ihi na ndị ahịa gị bụ ndị nọ n’ọkwá ukwu n’ụwa. I jikwa mgbaasị ị na-eme+ duhie mba niile.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya