Ezikiel 30:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 M ga-eme ka iyi niile na-asọnye n’Osimiri Naịl taa.+ M ga-eresịkwa ndị ọjọọ ala Ijipt. M ga-eji ndị mba ọzọ mee ka ala ha na ihe niile dị n’ime ya tọgbọrọ nkịtị.+ Ọ bụ mụnwa, bụ́ Jehova, kwuru ihe a.’ Zekaraya 10:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ ga-agafere oké osimiri kpata nsogbu na ya. Ọ ga-eti ebili mmiri ihe n’oké osimiri ahụ, ya adajụọ.+ Mmiri niile dị n’osimiri Naịl ga-ata. A ga-eweda ihe Asiria ji anya isi ala,Mkpanaka Ijipt agaghịkwa adị.+
12 M ga-eme ka iyi niile na-asọnye n’Osimiri Naịl taa.+ M ga-eresịkwa ndị ọjọọ ala Ijipt. M ga-eji ndị mba ọzọ mee ka ala ha na ihe niile dị n’ime ya tọgbọrọ nkịtị.+ Ọ bụ mụnwa, bụ́ Jehova, kwuru ihe a.’
11 Ọ ga-agafere oké osimiri kpata nsogbu na ya. Ọ ga-eti ebili mmiri ihe n’oké osimiri ahụ, ya adajụọ.+ Mmiri niile dị n’osimiri Naịl ga-ata. A ga-eweda ihe Asiria ji anya isi ala,Mkpanaka Ijipt agaghịkwa adị.+