Ọpụpụ 2:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mgbe ọ na-enweghịzi ike izo ya,+ o wetara nkata* e ji okporo papaịrọs kpaa, were bitumen na ihe yiri korota techie ya, nyiwe nwa ahụ n’ime ya ma dọsa ya n’ahịhịa amị ndị dị n’akụkụ Osimiri Naịl.
3 Mgbe ọ na-enweghịzi ike izo ya,+ o wetara nkata* e ji okporo papaịrọs kpaa, were bitumen na ihe yiri korota techie ya, nyiwe nwa ahụ n’ime ya ma dọsa ya n’ahịhịa amị ndị dị n’akụkụ Osimiri Naịl.