Abụ Ọma 78:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 O mere ihe ndị dị ịtụnanya n’ihu ndị nna nna ha+N’Ijipt, n’ógbè Zoan.+ Ezikiel 30:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 M ga-eme ka Patrọs tọgbọrọ nkịtị.+ M ga-esunye Zoan ọkụ, meekwa Noo* ihe m kpebiri ime ya.+